Genesis 41:42

42Mgbe ahụ, Fero gbapụtara mgbaaka
Mgbaaka a na-agbanye na mkpịsịaka bụ ihe e ji emesi okwu ike. Est 3:10
eze ya gbanye ya Josef nʼaka. O yikwasịkwara Josef uwe e ji ezi akwa ọcha duo, nyanye ya ihe ịnya nʼolu nke e ji ọlaedo kpụọ.
Copyright information for IboBIU